Ola Hudson

 

Ola Hudson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoOla Jorjan Hudson Dezie
Aha ọmụmụOla Jorjan Oliver Dezie
aha ezinụlọ dịOla Jorjan Hudson Dezie
Aha enyereOla Dezie
aha ezinụlọ yaOliver, Hudson Dezie
aha mkpirisiOla Hudson Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọktoba 1947 Dezie
Ebe ọmụmụLos Angeles Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Jụn 2009 Dezie
Ebe ọ nwụrụSanta Monica Dezie
Ebe oliliunknown value Dezie
Dị/nwunyeAnthony Hudson Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụDavid Bowie Dezie
nwaSlash, unknown value Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie

Ola Hudson ( née Oliver ; Ọktoba 12, 1946 – Jun 5, 2009) bụ onye mmebe ejiji na onye ahịa America. Ọ haziri uwe maka ọtụtụ ndị egwu ama ama, gụnyere Pointer Sisters, [1] Diana Ross, [2] Janet Jackson, [3] David Bowie, John Lennon na Ringo Starr . Ọ bụ nne Sọl Hudson, onye a maara dị ka Slash, nke Guns N'Roses . [4] Atụmatụ ya dị na nchịkọta na-adịgide adịgide nke Ụlọ ihe ngosi nka nke Metropolitan .

  1. "L.A. Designers Put On a Talent Show", The Los Angeles Times, July 14, 1974, pp. 152. Retrieved on February 8, 2018.
  2. "The Gunnas", The Age, 1993, pp. 36. Retrieved on February 8, 2018.
  3. "Oliver-Hudson, Ola J.", The Los Angeles Times, June 14, 2009, pp. 94. Retrieved on February 8, 2018.
  4. Tomei (2017). Advertising Culture and Translation: From Colonial to Global (in en). Cambridge Scholars Publishing, 174. ISBN 9781443874861. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy